Ezikiel 16:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 ka i wee cheta, ka ihere wee meekwa gị,+ ka ị ghara inwekwa ihe ọ bụla ga-eme ka i meghee ọnụ gị+ n’ihi ihere i menyere onwe gị, mgbe m ga-ekpuchiri gị mmehie+ n’ihi ihe niile i mere,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.” Ndị Rom 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+
63 ka i wee cheta, ka ihere wee meekwa gị,+ ka ị ghara inwekwa ihe ọ bụla ga-eme ka i meghee ọnụ gị+ n’ihi ihere i menyere onwe gị, mgbe m ga-ekpuchiri gị mmehie+ n’ihi ihe niile i mere,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
21 Gịnịzi bụ mkpụrụ+ ahụ unu nwere n’oge ahụ? Ihe+ ndị na-eme unu ihere ugbu a. N’ihi na ihe ndị ahụ na-eduga n’ọnwụ.+