Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+ Ezikiel 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu aghaghị icheta ụzọ ọjọọ unu na omume unu na-adịghị mma.+ Unu aghaghịkwa ịkpọ onwe unu asị n’ihi njehie unu nakwa n’ihi ihe arụ unu.+
6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+
31 Unu aghaghị icheta ụzọ ọjọọ unu na omume unu na-adịghị mma.+ Unu aghaghịkwa ịkpọ onwe unu asị n’ihi njehie unu nakwa n’ihi ihe arụ unu.+