Ezikiel 48:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-abụ nke ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Zedọk+ ndị e doro nsọ, ndị nọ na-arụrụ m ọrụ, ndị na-akpafughị mgbe ụmụ Izrel kpafuru, dị nnọọ ka ndị Livaị kpafuru.+
11 Ọ ga-abụ nke ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Zedọk+ ndị e doro nsọ, ndị nọ na-arụrụ m ọrụ, ndị na-akpafughị mgbe ụmụ Izrel kpafuru, dị nnọọ ka ndị Livaị kpafuru.+