9 “Aṅụla mmanya ma ọ bụ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu,+ gị na ụmụ gị ndị gị na ha nọ, mgbe unu na-abata n’ụlọikwuu nzute, ka unu ghara ịnwụ. Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ unu niile ruo mgbe a na-akaghị aka,
15 n’ihi na ọ ga-abụ onye ukwu n’ihu Jehova.+ Ma ọ gaghị aṅụ mmanya na ihe ọṅụṅụ ọ bụla na-egbu egbu ma ọlị,+ ọ ga-ejupụtakwa na mmụọ nsọ malite n’afọ nne ya;+