Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 31:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ka mmadụ ghara ịṅụ mmanya wee chefuo ihe iwu kwuru, gbagọọkwa okwu ikpe nke onye ọ bụla n’ime ndị nọ n’ahụhụ.+

  • Aịzaya 28:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ndị a akpafuwokwa n’ihi mmanya, ha awagharịwokwa n’ihi mmanya na-egbu egbu. Onye nchụàjà na onye amụma+ akpafuwo n’ihi mmanya na-egbu egbu, mmanya emegharịwo ha anya, ha awagharịwo+ n’ihi mmanya na-egbu egbu; ha akpafuwo n’ọhụụ ha, mmanya ekweghịzi ha mara ihe ha na-ekpe n’ikpe.

  • Ezikiel 44:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ndị nchụàjà agaghị aṅụ mmanya ọ bụla mgbe ha batara n’ogige dị n’ime.+

  • Hosia 4:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ịkwa iko na mmanya ochie na mmanya ọhụrụ na-anapụ ezi uche.+

  • Ndị Efesọs 5:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Unu adịkwala na-aṅụbiga mmanya ókè,+ nke ndụ ịla n’iyi dị na ya,+ kama na-ejupụtanụ na mmụọ nsọ,+

  • 1 Timoti 3:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 ọ bụghị onye aṅụrụma nke na-ese okwu,+ ọ bụghị onye na-eti mmadụ ihe,+ kama onye nwere ezi uche,+ ọ bụghị onye nwere mmụọ ịlụ ọgụ,+ ọ bụghị onye hụrụ ego n’anya,+

  • 1 Timoti 3:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Otú ahụkwa, ndị ohu na-eje ozi+ kwesịrị ịbụ ndị na-eji ihe akpọrọ ihe, ọ bụghị ndị ire abụọ, ọ bụghị ndị na-aṅụ oké mmanya, ọ bụghị ndị na-eji anyaukwu achọ inweta uru aghụghọ,+

  • Taịtọs 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’ihi na onye nlekọta, dị ka onye na-elekọta ezinụlọ Chineke,+ aghaghị ịbụ onye a na-adịghị ebo ebubo,+ onye na-adịghị ekwesi olu ike,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ọ bụghị onye aṅụrụma nke na-ese okwu,+ ọ bụghị onye na-eti mmadụ ihe,+ ọ bụghị onye ji anyaukwu achọ inweta uru aghụghọ,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya