Ezikiel 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buo amụma, kụọkwa aka,+ kwuo ‘Mma agha!’ ugboro atọ.+ Ọ bụ mma agha e ji gbuo ndị e gburu egbu. Ọ bụ mma agha e ji gbuo onye bụ́ onye ukwu, bụ́ mma agha nke na-agba ha gburugburu.+
14 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buo amụma, kụọkwa aka,+ kwuo ‘Mma agha!’ ugboro atọ.+ Ọ bụ mma agha e ji gbuo ndị e gburu egbu. Ọ bụ mma agha e ji gbuo onye bụ́ onye ukwu, bụ́ mma agha nke na-agba ha gburugburu.+