Ezikiel 42:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O wee si n’ụzọ dị n’ebe ugwu kpọta m+ n’ogige dị ná mpụta.+ O wee kpọbata m n’ụlọ iri ihe+ nke dị n’ihu ebe ahụ dịpụrụ iche,+ nke dị n’ihu ụlọ ahụ n’ebe ugwu.
42 O wee si n’ụzọ dị n’ebe ugwu kpọta m+ n’ogige dị ná mpụta.+ O wee kpọbata m n’ụlọ iri ihe+ nke dị n’ihu ebe ahụ dịpụrụ iche,+ nke dị n’ihu ụlọ ahụ n’ebe ugwu.