Ezikiel 44:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+
29 Àjà ọka* na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma, ọ bụ ha ga na-eri ha.+ Ihe ọ bụla a raara nye n’Izrel ga-aghọ nke ha.+