6 O wee bịa n’ọnụ ụzọ ámá, nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ wee gbagoo n’ebe e si arịgo ya. O wee malite ịtụ ụzọ mbata nke ọnụ ụzọ ámá ahụ.+ Ọ dị otu okporo ahịhịa amị n’obosara, ụzọ mbata nke ọzọ dị otu okporo ahịhịa amị n’obosara.
2 Jehova wee sị m: “Ọnụ ụzọ ámá a ga-emechi emechi mgbe niile. A gaghị emeghe ya emeghe, ọ dịghịkwa mmadụ ọ bụla ga-esi na ya bata; n’ihi na Jehova, bụ́ Chineke Izrel,+ esiwo na ya bata, ọ ga-emechi emechi mgbe niile.