Ọpụpụ 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+ Ezikiel 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! ebube+ Chineke Izrel si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-abịa,+ olu ya dịkwa ka mkpọtụ nnukwu mmiri;+ elu ụwa nwupụkwara n’ihi ebube ya.+
10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+
2 Ma, lee! ebube+ Chineke Izrel si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-abịa,+ olu ya dịkwa ka mkpọtụ nnukwu mmiri;+ elu ụwa nwupụkwara n’ihi ebube ya.+