Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 29:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Olu Jehova na-ada n’elu mmiri;+

      Chineke nke dị ebube+ ebigbọwo.+

      Jehova nọ n’elu ọtụtụ mmiri.+

  • Ezikiel 1:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 M wee nụ ụda nku ha mgbe ha na-aga, bụ́ ụda yiri nke nnukwu mmiri,+ dị ka ụda nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, dị ka mkpọtụ ọgba aghara,+ dị ka mkpọtụ nke ebe a mara ụlọikwuu.+ Mgbe ha guzoro otu ebe, ha na-achịtu nku ha.

  • Jọn 12:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 N’ihi ya, ìgwè mmadụ ndị guzo nso n’ebe ahụ, ndị nụkwara ya, malitere ikwu na ọ bụ égbè eluigwe gbara. Ndị ọzọ malitere ịsị: “Mmụọ ozi agwawo ya okwu.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya