Ezikiel 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! ebube+ Chineke Izrel si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-abịa,+ olu ya dịkwa ka mkpọtụ nnukwu mmiri;+ elu ụwa nwupụkwara n’ihi ebube ya.+ Mkpughe 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ụkwụ ya dịkwa ka ezigbo ọla kọpa+ nke na-egbukepụ n’oké ọkụ; olu ya+ na-ada ka ọtụtụ mmiri. Mkpughe 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee nụ ụda nke si n’eluigwe, dị ka ụda nke ọtụtụ mmiri,+ dịkwa ka ụda nke oké égbè eluigwe; ụda ahụ m nụrụ dịkwa ka nke ndị na-agụ egwú, bụ́ ndị ji ụbọ akwara+ na-abụ abụ mgbe ha na-akpọ ụbọ akwara ha.
2 Ma, lee! ebube+ Chineke Izrel si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-abịa,+ olu ya dịkwa ka mkpọtụ nnukwu mmiri;+ elu ụwa nwupụkwara n’ihi ebube ya.+
2 M wee nụ ụda nke si n’eluigwe, dị ka ụda nke ọtụtụ mmiri,+ dịkwa ka ụda nke oké égbè eluigwe; ụda ahụ m nụrụ dịkwa ka nke ndị na-agụ egwú, bụ́ ndị ji ụbọ akwara+ na-abụ abụ mgbe ha na-akpọ ụbọ akwara ha.