Aịzaya 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.” Ezikiel 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+ Ezikiel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma e wepụrụ ebube Chineke Izrel+ n’elu cherọb+ ọ na-adịbu wee wega ya n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ,+ o wee malite ịkpọku nwoke ahụ yi uwe linin,+ onye fanyere mpi ink nke odeakwụkwọ n’úkwù.
3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.”
23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
3 Ma e wepụrụ ebube Chineke Izrel+ n’elu cherọb+ ọ na-adịbu wee wega ya n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ,+ o wee malite ịkpọku nwoke ahụ yi uwe linin,+ onye fanyere mpi ink nke odeakwụkwọ n’úkwù.