Job 37:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ṅaanụ ntị nke ọma nụrụ wuruwuru olu ya na-azụ,+Nakwa mbigbọ nke si ya n’ọnụ apụta. Abụ Ọma 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Olu Jehova na-ada n’elu mmiri;+Chineke nke dị ebube+ ebigbọwo.+Jehova nọ n’elu ọtụtụ mmiri.+ Abụ Ọma 68:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+
33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+