Aịzaya 66:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dị mkpọtụ nke si n’obodo, nke si n’ụlọ nsọ!+ Ọ bụ mkpọtụ nke na-eme mgbe Jehova na-akwụ ndị iro ya ụgwọ kwesịrị ha.+ Ezikiel 33:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m mere ka ala ahụ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ọbụna ebe tọgbọrọ nkịtị, n’ihi ihe arụ niile ha mere.”’+
6 Ọ dị mkpọtụ nke si n’obodo, nke si n’ụlọ nsọ!+ Ọ bụ mkpọtụ nke na-eme mgbe Jehova na-akwụ ndị iro ya ụgwọ kwesịrị ha.+
29 Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m mere ka ala ahụ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ọbụna ebe tọgbọrọ nkịtị, n’ihi ihe arụ niile ha mere.”’+