Ezikiel 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọdachi ga-adakwasị gị, gị onye bi n’ala a, oge ya na-abịa, ụbọchị ya dị nso.+ E nwere ọgba aghara, ọ bụghị mkpu a na-eti n’ugwu.
7 Ọdachi ga-adakwasị gị, gị onye bi n’ala a, oge ya na-abịa, ụbọchị ya dị nso.+ E nwere ọgba aghara, ọ bụghị mkpu a na-eti n’ugwu.