Ezikiel 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-eme ka a kwụsị ịtụ ilu a, ha agakwaghị atụ ya dị ka ilu n’Izrel.”’+ Ma gwa ha, sị, ‘Oge eruwo nso,+ mmezu nke ihe a hụrụ n’ọhụụ niile eruwokwa nso.’ Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+
23 Ya mere, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-eme ka a kwụsị ịtụ ilu a, ha agakwaghị atụ ya dị ka ilu n’Izrel.”’+ Ma gwa ha, sị, ‘Oge eruwo nso,+ mmezu nke ihe a hụrụ n’ọhụụ niile eruwokwa nso.’
14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+