Ezikiel 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ. Ezikiel 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ebube Jehova+ wee si n’ime obodo ahụ gbagoo ma kwụrụ n’elu ugwu+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ obodo ahụ.+
4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ.
23 Ebube Jehova+ wee si n’ime obodo ahụ gbagoo ma kwụrụ n’elu ugwu+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ obodo ahụ.+