19 Eze Zedekaya wee gwa Jeremaya, sị: “M na-atụ ndị Juu gbakwuuru ndị Kaldia ụjọ,+ n’ihi na ha pụrụ inyefe m n’aka ha, ha ewee mee m ihe na-adịghị mma.”+
14 wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ala Ijipt ka anyị ga-aga biri,+ bụ́ ebe anyị na-agaghị ahụ agha, ebe anyị na-agaghịkwa anụ ụda opi, ebe agụụ nri na-agaghịkwa agụ anyị; ọ bụ ebe ahụ ka anyị ga-ebi”;+