Aịzaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+ Emọs 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ùnu na-ewepụ ụbọchị ọdachi n’obi unu,+ ùnu na-emekwa ka ime ihe ike biri ebiri n’etiti unu?+
19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+