Abụ Ọma 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị mere onye ajọ omume ji lelịa Chineke?+Ọ sịwo n’obi ya: “Ị gaghị eme ka a zaa ajụjụ.”+ Ekliziastis 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+ Aịzaya 56:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Bịanụ! Ka m gbata mmanya; ka anyị ṅụbiga mmanya na-egbu egbu ókè.+ Echi ga-adịkwa nnọọ ka taa, ọ ga-abụ oké ụbọchị n’ụzọ ka nnọọ ukwuu.”+ Ezikiel 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Nwa nke mmadụ, lee! ndị ụlọ Izrel na-asị, ‘Mgbe ọhụụ nke ọ na-ahụ ga-emezu ka dị anya, ọ na-ebukwa amụma banyere oge ka dị anya.’+ 2 Pita 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+
11 Ọ bụ n’ihi emeghị ihe e kpere n’ikpe ngwa ngwa+ banyere ọrụ ọjọo mere obi ji kaa ụmụ mmadụ nke ukwuu ime ihe ọjọọ.+
12 “Bịanụ! Ka m gbata mmanya; ka anyị ṅụbiga mmanya na-egbu egbu ókè.+ Echi ga-adịkwa nnọọ ka taa, ọ ga-abụ oké ụbọchị n’ụzọ ka nnọọ ukwuu.”+
27 “Nwa nke mmadụ, lee! ndị ụlọ Izrel na-asị, ‘Mgbe ọhụụ nke ọ na-ahụ ga-emezu ka dị anya, ọ na-ebukwa amụma banyere oge ka dị anya.’+
4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+