Aịzaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+ Jeremaya 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Lee! E nwere ndị na-asị m: “Olee ebe okwu Jehova dị?+ Biko, ya mezuo.” Ezikiel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Nwa nke mmadụ, gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel,+ sị, ‘Oge agawala,+ ọhụụ niile alawokwa n’iyi’?+
19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+
22 “Nwa nke mmadụ, gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel,+ sị, ‘Oge agawala,+ ọhụụ niile alawokwa n’iyi’?+