Ezikiel 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Nwa nke mmadụ, lee! ndị ụlọ Izrel na-asị, ‘Mgbe ọhụụ nke ọ na-ahụ ga-emezu ka dị anya, ọ na-ebukwa amụma banyere oge ka dị anya.’+
27 “Nwa nke mmadụ, lee! ndị ụlọ Izrel na-asị, ‘Mgbe ọhụụ nke ọ na-ahụ ga-emezu ka dị anya, ọ na-ebukwa amụma banyere oge ka dị anya.’+