15 N’ihi na unu sịrị: “Anyị na Ọnwụ agbaala ndụ;+ anyị na Shiol ahụkọwo ọhụụ;+ ọ bụrụ na oké idei mmiri nke na-achị ọkụ asọfee, ọ gaghị erute n’ebe anyị nọ, n’ihi na anyị emewo ka ụgha bụrụ ebe mgbaba anyị,+ anyị ezoola n’okwu ụgha.”+
4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+