Emọs 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na amaara m ugboro ole unu nupụrụ isi+ nakwa otú mmehie unu jọruru ná njọ,+ unu ndị na-ebuso onye ezi omume iro,+ unu ndị na-anara ego aka azụ,+ ndị kwapụwokwara ụmụ ogbenye n’akụkụ+ ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+
12 N’ihi na amaara m ugboro ole unu nupụrụ isi+ nakwa otú mmehie unu jọruru ná njọ,+ unu ndị na-ebuso onye ezi omume iro,+ unu ndị na-anara ego aka azụ,+ ndị kwapụwokwara ụmụ ogbenye n’akụkụ+ ọbụna n’ọnụ ụzọ ámá.+