Daniel 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị m: “Daniel, nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu,+ ghọta ihe m na-agwa gị,+ guzoro n’ebe i guzobu, n’ihi na e zitewo m ugbu a ka m bịakwute gị.” Mgbe ọ gwara m okwu a, ebiliri m, na-ama jijiji.
11 O wee sị m: “Daniel, nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu,+ ghọta ihe m na-agwa gị,+ guzoro n’ebe i guzobu, n’ihi na e zitewo m ugbu a ka m bịakwute gị.” Mgbe ọ gwara m okwu a, ebiliri m, na-ama jijiji.