Ilu 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụzọ onye ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma onye na-achụso ezi omume ka ọ hụrụ n’anya.+ Daniel 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị: “Atụla egwu,+ nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ Udo dịrị gị.+ Dị ike, ee, dị ike.”+ Ozugbo ọ gwara m okwu a, m jisiri ike wee sị: “Onyenwe m kwuwe,+ n’ihi na i mewo ka m dị ike.”+
19 O wee sị: “Atụla egwu,+ nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ Udo dịrị gị.+ Dị ike, ee, dị ike.”+ Ozugbo ọ gwara m okwu a, m jisiri ike wee sị: “Onyenwe m kwuwe,+ n’ihi na i mewo ka m dị ike.”+