Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 35:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha:+ “Dịnụ ike.+ Unu atụla egwu.+ Lee! Chineke unu ga-abịa ịbọ ọbọ,+ Chineke ga-abịa ịkwụ ụgwọ.+ Ya onwe ya ga-abịa zọpụta unu.”+

  • Hagaị 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “‘Ma ugbu a, dị ike, Zerọbabel,’ ka Jehova kwuru, ‘dịkwa ike,+ Jọshụa nwa Jehọzadak, bụ́ nnukwu onye nchụàjà.’

      “‘Dịkwanụ ike, unu niile bụ́ ndị bi n’ala a,’ ka Jehova kwuru, ‘rụọkwanụ ọrụ.’+

      “‘N’ihi na anọnyeere m unu,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

  • Zekaraya 8:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Unu ndị na-anụ n’ụbọchị ndị a ihe ndị amụma na-ekwu,+ meenụ ka aka unu dị ike+ n’ụbọchị a tọrọ ntọala ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha, iji wuo ụlọ nsọ ahụ.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 16:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Mụrụnụ anya,+ guzosienụ ike n’okwukwe,+ na-emenụ ka ndị dimkpa,+ dịnụ ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya