Daniel 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ị malitere ịrịọ arịrịọ, e ziri m ozi, mụ onwe m abịawokwa ịkọrọ gị ya, n’ihi na ị bụ onye a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ N’ihi ya, chebara okwu a echiche,+ ghọtakwa ihe ị hụrụ.
23 Mgbe ị malitere ịrịọ arịrịọ, e ziri m ozi, mụ onwe m abịawokwa ịkọrọ gị ya, n’ihi na ị bụ onye a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ N’ihi ya, chebara okwu a echiche,+ ghọtakwa ihe ị hụrụ.