Daniel 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị m: “Daniel, nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu,+ ghọta ihe m na-agwa gị,+ guzoro n’ebe i guzobu, n’ihi na e zitewo m ugbu a ka m bịakwute gị.” Mgbe ọ gwara m okwu a, ebiliri m, na-ama jijiji. Daniel 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị: “Atụla egwu,+ nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ Udo dịrị gị.+ Dị ike, ee, dị ike.”+ Ozugbo ọ gwara m okwu a, m jisiri ike wee sị: “Onyenwe m kwuwe,+ n’ihi na i mewo ka m dị ike.”+
11 O wee sị m: “Daniel, nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu,+ ghọta ihe m na-agwa gị,+ guzoro n’ebe i guzobu, n’ihi na e zitewo m ugbu a ka m bịakwute gị.” Mgbe ọ gwara m okwu a, ebiliri m, na-ama jijiji.
19 O wee sị: “Atụla egwu,+ nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ Udo dịrị gị.+ Dị ike, ee, dị ike.”+ Ozugbo ọ gwara m okwu a, m jisiri ike wee sị: “Onyenwe m kwuwe,+ n’ihi na i mewo ka m dị ike.”+