Abụ Ọma 147:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ dịghị mba ọ bụla ọzọ o meere otú ahụ;+Ha amaghịkwa mkpebi ikpe ya.+Toonụ Jaa!+ Ndị Rom 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ọ gwara Mozis, sị: “Onye ọ bụla m kpebiri imere ebere ka m ga-emere ebere, onye ọ bụla m kpebikwara igosi ọmịiko ka m ga-egosi ọmịiko.”+
15 N’ihi na ọ gwara Mozis, sị: “Onye ọ bụla m kpebiri imere ebere ka m ga-emere ebere, onye ọ bụla m kpebikwara igosi ọmịiko ka m ga-egosi ọmịiko.”+