Ndị Ikpe 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+ 2 Ndị Eze 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.
12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+
9 Ma ha egeghị ntị,+ kama Manase nọ na-arafu ha ime ihe ọjọọ+ karịa mba+ ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.