Ọnụ Ọgụgụ 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “A ga-eli Erọn dị ka e liri ndị ya,+ n’ihi na ọ gaghị abanye n’ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel, n’ihi na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ihe banyere mmiri Meriba.+ Aịzaya 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova emeghewo ntị m, mụ onwe m enupụghịkwa isi.+ Atụgharịghị m gawa n’ebe ọzọ.+
24 “A ga-eli Erọn dị ka e liri ndị ya,+ n’ihi na ọ gaghị abanye n’ala ahụ m ga-enye ụmụ Izrel, n’ihi na unu nupụrụ isi n’iwu m n’ihe banyere mmiri Meriba.+
5 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova emeghewo ntị m, mụ onwe m enupụghịkwa isi.+ Atụgharịghị m gawa n’ebe ọzọ.+