Ilu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+ Jeremaya 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Zedekaya eze Juda agaghịkwa agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ghaghị inyefe ya n’aka eze Babịlọn, ya na ya ga-ekwu okwu ihu na ihu, ya na ya ga-ahụkwa ihu na ihu”’;+
5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+
4 Zedekaya eze Juda agaghịkwa agbapụ n’aka ndị Kaldia, n’ihi na a ghaghị inyefe ya n’aka eze Babịlọn, ya na ya ga-ekwu okwu ihu na ihu, ya na ya ga-ahụkwa ihu na ihu”’;+