16 Okwu gị ruru m aka, m wee rie ya;+ okwu gị wee bụrụ ihe na-enye m ọṅụ+ na ihe na-eme ka obi tọọ m ụtọ;+ n’ihi na a kpọkwasịwo m aha gị,+ Jehova Chineke nke ụsụụ ndị agha.+
9 M wee gakwuru mmụọ ozi ahụ, gwa ya ka o nye m obere akwụkwọ mpịakọta ahụ. O wee sị m: “Were ya taa,+ ọ ga-eme ka afọ luo gị ilu, ma ọ ga-atọ gị ụtọ n’ọnụ dị ka mmanụ aṅụ.”