Ezikiel 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi gị ọ̀ ga na-edi ya,+ ka aka gị ọ̀ ga-eme ka ị dị ike n’oge m ga-eme gị ihe?+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, m ga-emekwa ihe.+ Ezikiel 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.+ Ọ ga-abịa,+ m ga-emekwa ihe. M gaghị eleghara ya anya,+ m gaghị eme ebere,+ m gaghịkwa agbanwe obi m.+ Ha ga-ekpe gị ikpe dị ka ụzọ gị niile na omume gị niile si dị,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
14 Obi gị ọ̀ ga na-edi ya,+ ka aka gị ọ̀ ga-eme ka ị dị ike n’oge m ga-eme gị ihe?+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya, m ga-emekwa ihe.+
14 Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.+ Ọ ga-abịa,+ m ga-emekwa ihe. M gaghị eleghara ya anya,+ m gaghị eme ebere,+ m gaghịkwa agbanwe obi m.+ Ha ga-ekpe gị ikpe dị ka ụzọ gị niile na omume gị niile si dị,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”