Ọpụpụ 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Emegidela onye mbịarambịa, emegbukwala ya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Ilu 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-emegbu nna ya, nke na-achụpụkwa nne ya,+ bụ nwa nke na-emenye mmadụ ihere, na-emechukwa mmadụ ihu.+
26 Onye na-emegbu nna ya, nke na-achụpụkwa nne ya,+ bụ nwa nke na-emenye mmadụ ihere, na-emechukwa mmadụ ihu.+