Hosia 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kpeenụ nne unu ikpe;+ kpeenụ ya ikpe n’ihi na ọ bụghị nwunye m,+ abụghịkwa m di ya.+ O kwesịrị iwepụ ịkwa iko ya n’ihu ya, wepụkwa ịkwa iko ya n’agbata ara ya abụọ,+
2 Kpeenụ nne unu ikpe;+ kpeenụ ya ikpe n’ihi na ọ bụghị nwunye m,+ abụghịkwa m di ya.+ O kwesịrị iwepụ ịkwa iko ya n’ihu ya, wepụkwa ịkwa iko ya n’agbata ara ya abụọ,+