-
Daniel 4:34Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
34 “Mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,+ mụ onwe m, bụ́ Nebukadneza, weliri anya lee eluigwe,+ anya wee malite ido m; m wee gọzie Onye Kasị Elu,+ m nyekwara Onye ahụ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi otuto, jaakwa ya mma,+ n’ihi na ọchịchị ya bụ ọchịchị nke na-adịru mgbe ebighị ebi, alaeze ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
-