Ilu 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye na-ewekarị iwe na-akpalite esemokwu,+ onye ọ bụla nke na-ewekarị oké iwe na-eme ọtụtụ mmehie.+ Daniel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi nke a, eze were oké iwe, ọnụma jukwara ya obi,+ o wee kwuo ka e gbuo ndị amamihe niile nke Babịlọn.+
22 Onye na-ewekarị iwe na-akpalite esemokwu,+ onye ọ bụla nke na-ewekarị oké iwe na-eme ọtụtụ mmehie.+
12 N’ihi nke a, eze were oké iwe, ọnụma jukwara ya obi,+ o wee kwuo ka e gbuo ndị amamihe niile nke Babịlọn.+