Daniel 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe o rutere olulu ahụ nso, o ji olu mwute kpọọ Daniel. Eze kwuru okwu wee sị Daniel: “Daniel, ohu nke Chineke dị ndụ, Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile,+ ọ̀ napụtaliri gị n’ọnụ ọdụm?”+
20 Mgbe o rutere olulu ahụ nso, o ji olu mwute kpọọ Daniel. Eze kwuru okwu wee sị Daniel: “Daniel, ohu nke Chineke dị ndụ, Chineke gị, onye ị na-efe mgbe niile,+ ọ̀ napụtaliri gị n’ọnụ ọdụm?”+