Diuterọnọmi 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jiri obi gị dum+ na mkpụrụ obi gị dum+ na ike gị dum+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya. 1 Ihe E Mere 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chọọnụ Jehova na ike ya,+Na-achọnụ ihu ya mgbe niile.+ Ilu 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka obi gị ghara inwere ndị mmehie anyaụfụ,+ kama na-atụ egwu Jehova ogologo ụbọchị dum.+