13 Ike ìgwè ndị ndụmọdụ gị agwụwo gị. Ka ha bilie ugbu a zọpụta gị, bụ́ ndị na-efe eluigwe, ndị na-ele kpakpando,+ ndị na-eme ka a mara ihe ga-adakwasị gị mgbe ọnwa ọhụrụ pụtara.
15 Ugbu a, a kpọtawo ndị amamihe na ndị na-akpọku ndị mmụọ ọjọọ n’ihu m, ka ha gụọ ihe a e dere, kọọkwara m isi ya; ma ha enweghị ike ịkọwara m okwu ahụ.+