Job 34:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+ Abụ Ọma 107:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ na-eme ka nlelị zuo ndị a ma ama ahụ́,+Wee mee ka ha na-awagharị n’ebe tọgbọrọ nkịtị, n’ebe ụzọ na-adịghị.+
19 E nwere onye na-adịghị ele ndị isi anya n’ihu,Nke na-adịghị emenyere onye a ma ama karịa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+N’ihi na ha niile bụ ọrụ aka ya.+
40 Ọ na-eme ka nlelị zuo ndị a ma ama ahụ́,+Wee mee ka ha na-awagharị n’ebe tọgbọrọ nkịtị, n’ebe ụzọ na-adịghị.+