17 Ma ezi Chineke mere ka ụmụaka a, ha anọ, nwee ọgụgụ isi na nghọta n’ihe banyere edemede na amamihe+ niile; Daniel n’onwe ya na-aghọta ụdị ọhụụ ọ bụla na nrọ ọ bụla.+
3 Daniel a nọ na-emezi emezi+ karịa ndị isi ahụ na ndị setrap ahụ, ebe ọ bụ na mmụọ pụrụ iche dị n’ime ya;+ eze na-ezubekwa ibuli ya elu ka ọ na-elekọta alaeze ahụ dum.