Daniel 4:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ozugbo ahụ,+ okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza, a chụpụrụ ya n’etiti ụmụ mmadụ, o wee malite ịta ahịhịa dị ka ehi, igirigi nke eluigwe dekwara ahụ́ ya ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo dị ka ábụ́bà ugo, mbọ́ ya etookwa dị ka mbọ́ nnụnụ.+
33 Ozugbo ahụ,+ okwu ahụ mezuru n’isi Nebukadneza, a chụpụrụ ya n’etiti ụmụ mmadụ, o wee malite ịta ahịhịa dị ka ehi, igirigi nke eluigwe dekwara ahụ́ ya ruo mgbe ntutu isi ya toro ogologo dị ka ábụ́bà ugo, mbọ́ ya etookwa dị ka mbọ́ nnụnụ.+