Daniel 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Arịọk wee jiri ọsọ kpọrọ Daniel gaa n’ihu eze, ọ sịkwara ya: “Ahụwo m otu nwoke n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ bụ́ onye pụrụ ịkọrọ eze isi nrọ ya.” Daniel 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E wee kpọta Daniel n’ihu eze. Eze wee sị Daniel: “Ọ̀ bụ gị bụ Daniel onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ bụ́ ndị nna m, bụ́ eze, si Juda kpọta?+
25 Arịọk wee jiri ọsọ kpọrọ Daniel gaa n’ihu eze, ọ sịkwara ya: “Ahụwo m otu nwoke n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ bụ́ onye pụrụ ịkọrọ eze isi nrọ ya.”
13 E wee kpọta Daniel n’ihu eze. Eze wee sị Daniel: “Ọ̀ bụ gị bụ Daniel onye so ná ndị Juda a dọtara n’agha,+ bụ́ ndị nna m, bụ́ eze, si Juda kpọta?+