Ilu 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ka mma ka mmadụ zute anụ ọhịa bea a napụrụ ụmụ ya+ kama izute onye ọ bụla nke bụ́ onye iberiibe ná nzuzu ya.+ Daniel 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ+ nke na-aharughị ka nke gị ga-amalite ịchị;+ a ga-enwekwa alaeze ọzọ, bụ́ nke atọ, nke ọla kọpa, nke ga-achị ụwa dum.+
12 Ọ ka mma ka mmadụ zute anụ ọhịa bea a napụrụ ụmụ ya+ kama izute onye ọ bụla nke bụ́ onye iberiibe ná nzuzu ya.+
39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ+ nke na-aharughị ka nke gị ga-amalite ịchị;+ a ga-enwekwa alaeze ọzọ, bụ́ nke atọ, nke ọla kọpa, nke ga-achị ụwa dum.+