8 M nọ na-eche banyere mpi ndị ahụ, ma, lee! mpi ọzọ, nke dị ntakịrị,+ pulitere n’etiti ha, e fopụkwara atọ n’ime mpi ndị mbụ ahụ n’ihu ya. Ma, lee! e nwere anya ndị yiri anya mmadụ na mpi a, e nwekwara ọnụ nke na-etu ọnụ.+
25 Ọ ga-ekwu okwu ọbụna megide Onye Kasị Elu,+ ọ ga na-enyekwa ndị nsọ nke Onye Kasị Elu nsogbu.+ Ọ ga-achọ ịgbanwe oge+ na iwu,+ a ga-enyefekwa ha n’aka ya ruo otu oge, oge abụọ na ọkara otu oge.+
23 “N’oge ikpeazụ nke alaeze ha, mgbe ndị na-emebi iwu mezuru mmehie ha, otu eze nke ihu ya na-emenye ụjọ, nke na-aghọta okwu na-edoghị anya, ga-ebili.+