Daniel 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma banyere mpi iri ahụ, ndị eze iri ga-esi n’alaeze ahụ bilie;+ eze ọzọ ga-ebili mgbe ha bilisịrị, ya onwe ya ga-adị iche ná ndị nke mbụ,+ ọ ga-ewedakwa ndị eze atọ ala.+ Mkpughe 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ+ nke si n’ala na-apụta,+ o nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+
24 Ma banyere mpi iri ahụ, ndị eze iri ga-esi n’alaeze ahụ bilie;+ eze ọzọ ga-ebili mgbe ha bilisịrị, ya onwe ya ga-adị iche ná ndị nke mbụ,+ ọ ga-ewedakwa ndị eze atọ ala.+
11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ+ nke si n’ala na-apụta,+ o nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+